15 Ma asịrị m, ‘Ị̀ bụkwanụ onye, Onyenwe m?’ Onyenwe anyị asị: ‘Abụ m Jizọs, onye ị na-akpagbu. 16 Ma, bilie guzoro. Ihe mere m ji pụta n’ihu gị bụ ka m họrọ gị ka ị bụrụ ohu m nakwa ka ị na-ekwusa ihe ndị ị hụrụ na ihe ndị m ga-eme ka ị hụ banyere m.+