Ọrụ Ndịozi 22:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ya asị m: ‘Chineke nna nna anyị hà ahọrọla gị ka ị bịa mara uche ya, hụ Jizọs, onye ezi omume,+ nụkwa ihe o ji ọnụ ya kwuo. 15 Ọ họọrọ gị ka ị bụrụ onye àmà ya, ka ị na-akọrọ mmadụ niile ihe ị hụrụ na ihe ị nụrụ.+
14 Ya asị m: ‘Chineke nna nna anyị hà ahọrọla gị ka ị bịa mara uche ya, hụ Jizọs, onye ezi omume,+ nụkwa ihe o ji ọnụ ya kwuo. 15 Ọ họọrọ gị ka ị bụrụ onye àmà ya, ka ị na-akọrọ mmadụ niile ihe ị hụrụ na ihe ị nụrụ.+