Ndị Galeshia 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ ndị niile chọrọ ka otú ha dị n’ahụ́ masị ndị mmadụ na-agbalị ka ha manye unu ka unu bie úgwù. Ihe mere ha ji eme ya bụ naanị na ha achọghị ka a kpagbuo ha n’ihi osisi ịta ahụhụ* Kraịst.
12 Ọ bụ ndị niile chọrọ ka otú ha dị n’ahụ́ masị ndị mmadụ na-agbalị ka ha manye unu ka unu bie úgwù. Ihe mere ha ji eme ya bụ naanị na ha achọghị ka a kpagbuo ha n’ihi osisi ịta ahụhụ* Kraịst.