25 Ọ gawara Tasọs ịga chọọ Sọl.+ 26 Mgbe ọ hụrụ ya, ha abụọ sooro gaa Antiọk. Ruo otu afọ zuru ezu, ha nọ na-eso ọgbakọ dị ebe ahụ ezukọta, ha kụzikwaara ìgwè mmadụ ihe. Antiọk bụkwa ebe mbụ a kpọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs Ndị Kraịst otú Chineke si chọọ.+