Ndị Rom 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na Iwu ahụ* kwụsịrị na Kraịst,+ ka e wee kpọọ onye ọ bụla nwere okwukwe na ya onye ezi omume.+
4 N’ihi na Iwu ahụ* kwụsịrị na Kraịst,+ ka e wee kpọọ onye ọ bụla nwere okwukwe na ya onye ezi omume.+