7 Ọ bụghịkwa maka na ha bụ ụmụ Ebreham mere ha niile ga-eji bụrụ ụmụ ya;+ kama e dere, sị, “Ọ bụ Aịzik ga-amụta ndị a ga-akpọ ụmụ gị.”+ 8 Ọ pụtara na ọ bụghị ndị niile Ebreham mụrụ bụ ụmụ Chineke n’eziokwu,+ kama ọ bụ ụmụ a mụrụ n’ihi nkwa ahụ+ bụ ụmụ Ebreham.