Matiu 15:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụghị ihe na-abanye n’ọnụ mmadụ na-emerụ ya, kama ọ bụ ihe na-esi n’ọnụ mmadụ apụta na-emerụ ya.”+ Jems 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’otu ọnụ ahụ ka ngọzi na ịbụ ọnụ si apụta. Ụmụnna m, ihe ndị a ekwesịghị ịna-eme.+
11 Ọ bụghị ihe na-abanye n’ọnụ mmadụ na-emerụ ya, kama ọ bụ ihe na-esi n’ọnụ mmadụ apụta na-emerụ ya.”+