Aịzaya 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị na-ebili n’isi ụtụtụ ka ha ṅụọ mmanya na-egbu egbu ga-ata ahụhụ.+ Ha na-aṅụgide mmanya chi ejie, mmanya ana-egbukwa ha.
11 Ndị na-ebili n’isi ụtụtụ ka ha ṅụọ mmanya na-egbu egbu ga-ata ahụhụ.+ Ha na-aṅụgide mmanya chi ejie, mmanya ana-egbukwa ha.