Ndị Filipaị 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Unu esela okwu+ n’ihe ọ bụla unu na-eme ma ọ bụ kwe ka onwe unu na-ebu unu isi,+ kama dịrịnụ umeala n’obi, na-ewerekwanụ na ndị ọzọ ka unu.+ 1 Pita 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụmụ okorobịa, na-edokwanụ onwe unu n’okpuru ndị okenye.+ Ma unu niile, dịrịnụ umeala n’obi* n’otú unu si emeso ibe unu ihe, n’ihi na ihe ndị mpako anaghị amasị Chineke, ma ọ na-emere ndị dị umeala n’obi amara.+
3 Unu esela okwu+ n’ihe ọ bụla unu na-eme ma ọ bụ kwe ka onwe unu na-ebu unu isi,+ kama dịrịnụ umeala n’obi, na-ewerekwanụ na ndị ọzọ ka unu.+
5 Ụmụ okorobịa, na-edokwanụ onwe unu n’okpuru ndị okenye.+ Ma unu niile, dịrịnụ umeala n’obi* n’otú unu si emeso ibe unu ihe, n’ihi na ihe ndị mpako anaghị amasị Chineke, ma ọ na-emere ndị dị umeala n’obi amara.+