Ndị Kọlọsi 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị nna, unu akpasula ụmụ unu iwe,+ ka ha ghara ịda mbà n’obi.