2 Ndị Kọrịnt 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’eziokwu, e gburu ya n’elu osisi mgbe ọ na-adịghị ike, ma ọ dị ndụ n’ihi ike Chineke.+ N’eziokwu, anyị adịghịkwa ike otú ahụ yanwa na-adịbughị ike, ma anyị na ya ga-adịkọ ndụ+ n’ihi ike Chineke nke na-arụ ọrụ n’ime unu.+
4 N’eziokwu, e gburu ya n’elu osisi mgbe ọ na-adịghị ike, ma ọ dị ndụ n’ihi ike Chineke.+ N’eziokwu, anyị adịghịkwa ike otú ahụ yanwa na-adịbughị ike, ma anyị na ya ga-adịkọ ndụ+ n’ihi ike Chineke nke na-arụ ọrụ n’ime unu.+