2 Ndị Kọrịnt 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi ya, anyị bụ ndị nnọchiteanya Chineke,+ ndị na-eje ozi n’aha Kraịst,*+ dị ka à ga-asị na Chineke si n’ọnụ anyị na-arịọ ndị mmadụ arịrịọ. Ebe anyị bụ ndị na-eje ozi n’aha Kraịst, anyị na-arịọ, sị: “Meenụ ka unu na Chineke dị ná mma.”
20 N’ihi ya, anyị bụ ndị nnọchiteanya Chineke,+ ndị na-eje ozi n’aha Kraịst,*+ dị ka à ga-asị na Chineke si n’ọnụ anyị na-arịọ ndị mmadụ arịrịọ. Ebe anyị bụ ndị na-eje ozi n’aha Kraịst, anyị na-arịọ, sị: “Meenụ ka unu na Chineke dị ná mma.”