Abụ Ọma 145:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova na-emere ihe niile o kere eke ihe ọma,+Ọrụ ya niile na-egosikwa na ọ na-eme ebere.