Ndị Rom 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma Chineke gosiri anyị na ọ hụrụ anyị n’anya n’ihi na Kraịst nwụrụ maka anyị mgbe anyị ka bụ ndị mmehie.+ 1 Jọn 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ otú a ka e si mee ka anyị mata na Chineke hụrụ anyị n’anya: Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya+ n’ụwa ka anyị wee si n’aka ya nweta ndụ.+ 1 Jọn 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Anyị na-ahụ ndị ọzọ n’anya n’ihi na o bu ụzọ hụ anyị n’anya.+
8 Ma Chineke gosiri anyị na ọ hụrụ anyị n’anya n’ihi na Kraịst nwụrụ maka anyị mgbe anyị ka bụ ndị mmehie.+
9 Ọ bụ otú a ka e si mee ka anyị mata na Chineke hụrụ anyị n’anya: Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya+ n’ụwa ka anyị wee si n’aka ya nweta ndụ.+