Ndị Kọlọsi 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ihe a gbasara ma onye Grik ma onye Juu, ma onye e biri úgwù ma onye a na-ebighị úgwù, ma onye mba ọzọ ma onye Sitia,* ma ohu ma onye nweere onwe ya. Ma, Kraịst bụ ihe niile, anyị na ya dịkwa n’otu.+
11 Ihe a gbasara ma onye Grik ma onye Juu, ma onye e biri úgwù ma onye a na-ebighị úgwù, ma onye mba ọzọ ma onye Sitia,* ma ohu ma onye nweere onwe ya. Ma, Kraịst bụ ihe niile, anyị na ya dịkwa n’otu.+