Ọrụ Ndịozi 10:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 O wee sị ha: “O doro unu anya na onye Juu dara iwu ndị Juu ma ọ bụrụ na ya na onye mba ọzọ na-akpakọrịta ma ọ bụkwanụ na ọ bịara onye ahụ nso.+ Ma, Chineke gosiri m na e nweghị onye m kwesịrị ịsị na ọ rụrụ arụ ma ọ bụ na ọ dịghị ọcha.+
28 O wee sị ha: “O doro unu anya na onye Juu dara iwu ndị Juu ma ọ bụrụ na ya na onye mba ọzọ na-akpakọrịta ma ọ bụkwanụ na ọ bịara onye ahụ nso.+ Ma, Chineke gosiri m na e nweghị onye m kwesịrị ịsị na ọ rụrụ arụ ma ọ bụ na ọ dịghị ọcha.+