1 Timoti 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 ka ị mara otú i kwesịrị isi na-akpa àgwà n’ezinụlọ Chineke,+ nke bụ́ ọgbakọ Chineke dị ndụ. Ọgbakọ a bụ ogidi na ihe na-akwado eziokwu. Ndị Hibru 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma Kraịst rubere isi ka ọkpara+ na-elekọta ụlọ Chineke. Anyị bụ ụlọ Onye ahụ+ ma ọ bụrụ na anyị ejiri obi ike na-ekwu okwu ma na-enwe olileanya ahụ anyị ji anya isi ruo n’ọgwụgwụ.
15 ka ị mara otú i kwesịrị isi na-akpa àgwà n’ezinụlọ Chineke,+ nke bụ́ ọgbakọ Chineke dị ndụ. Ọgbakọ a bụ ogidi na ihe na-akwado eziokwu.
6 Ma Kraịst rubere isi ka ọkpara+ na-elekọta ụlọ Chineke. Anyị bụ ụlọ Onye ahụ+ ma ọ bụrụ na anyị ejiri obi ike na-ekwu okwu ma na-enwe olileanya ahụ anyị ji anya isi ruo n’ọgwụgwụ.