-
1 Timoti 1:13, 14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 ọ bụ eziokwu na n’oge gara aga, ana m ekwulu Chineke, na-akpagbu ndị mmadụ, na-akparịkwa ndị mmadụ.+ Ma, e meere m ebere, n’ihi na amaghị m ihe mgbe ahụ, emekwara m ihe ndị ahụ n’ihi na enweghị m okwukwe. 14 Ma, Onyenwe anyị meere m amara na-enweghị atụ. Enwekwara m okwukwe, hụkwa ndị ọzọ n’anya n’ihi na m bụ onye na-eso ụzọ Kraịst Jizọs.
-