12 Chineke mere ka ha ghọta na ọ bụghị onwe ha ka ha na-ejere ozi, kama, na ọ bụ unu ka ha na-ejere ozi. Ọ bụ ha dere gbasara ihe ndị ahụ e kwusaara unu. Ọ bụkwa mmụọ nsọ e si n’eluigwe zite nyeere ndị zisaara unu ozi ọma aka.+ Ọ na-agụsikwa ndị mmụọ ozi ike ịma gbasara ihe ndị a.