-
2 Ndị Kọrịnt 11:8, 9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Anatara m ọgbakọ ndị ọzọ ihe ka à ga-asị na m napụrụ ha ya n’ike,* ka m jiri ya jeere unu ozi.+ 9 Mgbe m nwere mkpa n’oge mụ na unu nọ, o nweghị onye n’ime unu m bụụrụ ibu arọ, n’ihi na ụmụnna ndị si Masedonia bịa wetara ihe niile kọrọ m.+ Emere m ihe niile m nwere ike ime ka m ghara ịbụrụ unu ibu arọ, agaghịkwanụ m abụrụ unu ibu arọ.+
-