Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 40:29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 Ọ na-eme ka onye ike gwụrụ nwee ike.

      Ọ na-emekwa ka ume ju onye na-enweghị ume obi.+

  • 2 Ndị Kọrịnt 4:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 N’agbanyeghị na anyị dị ka ite ájá,+ anyị nwere akụ̀.+ Akụ̀ a anyị nwere na-egosi na anyị nwere ike karịrị ike mmadụ. Ike a abụghị nke anyị, kama, ọ bụ Chineke nyere ya anyị.+

  • 2 Ndị Kọrịnt 12:9, 10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ma ọ sịrị m: “Amara m ezuolara gị, n’ihi na ọ bụ mgbe ị na-adịghị ike ka m na-egosi ike m.”+ N’ihi ya, obi dị m ezigbo ụtọ na m ga-eji ike m na-adịghị nyaa isi ka Kraịst wee nye m ike.* 10 Ọ bụ ya mere obi ji adị m ụtọ ma ọ bụrụ n’ihi Kraịst ka m ji ghara ịdị ike, ka e ji akparị m, ka m ji nọrọ ná mkpa, ka e ji na-akpagbu m, ka ihe jikwa siere m ike. N’ihi na mgbe m na-adịghị ike ka m na-adị ike.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya