Ndị Filipaị 2:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ma ka ọ dị ugbu a, echere m na m kwesịrị izitere unu Epafrọdaịtọs, nwanna m na onye ọrụ ibe m na onye agha ibe m, nakwa onye ozi unu zitere ka o gbooro m mkpa m,+
25 Ma ka ọ dị ugbu a, echere m na m kwesịrị izitere unu Epafrọdaịtọs, nwanna m na onye ọrụ ibe m na onye agha ibe m, nakwa onye ozi unu zitere ka o gbooro m mkpa m,+