Ndị Filipaị 1:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ụmụnna m, achọrọ m ka unu mara na ihe mere m emeela ka e kwusakwuo ozi ọma, 13 nke mere na ndị niile bụ́ Ndị Nche Eze Rom nakwa ndị ọzọ niile amarala+ na a tụrụ m mkpọrọ+ n’ihi Kraịst.
12 Ụmụnna m, achọrọ m ka unu mara na ihe mere m emeela ka e kwusakwuo ozi ọma, 13 nke mere na ndị niile bụ́ Ndị Nche Eze Rom nakwa ndị ọzọ niile amarala+ na a tụrụ m mkpọrọ+ n’ihi Kraịst.