Ndị Rom 14:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi na ọ bụrụ na anyị dị ndụ, anyị dị ndụ maka Jehova,*+ ọ bụrụkwa na anyị nwụrụ anwụ, anyị nwụrụ maka Jehova.* N’ihi ya, ma ànyị dị ndụ ma ànyị nwụrụ anwụ, anyị bụ nke Jehova.*+ 1 Pita 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma ọ bụrụ na mmadụ na-ata ahụhụ maka na ọ bụ Onye Kraịst, ka ihere ghara ime ya,+ kama ka ọ na-ebi ndụ ka Onye Kraịst, si otú ahụ na-eto Chineke.
8 N’ihi na ọ bụrụ na anyị dị ndụ, anyị dị ndụ maka Jehova,*+ ọ bụrụkwa na anyị nwụrụ anwụ, anyị nwụrụ maka Jehova.* N’ihi ya, ma ànyị dị ndụ ma ànyị nwụrụ anwụ, anyị bụ nke Jehova.*+
16 Ma ọ bụrụ na mmadụ na-ata ahụhụ maka na ọ bụ Onye Kraịst, ka ihere ghara ime ya,+ kama ka ọ na-ebi ndụ ka Onye Kraịst, si otú ahụ na-eto Chineke.