-
Ndị Filipaị 2:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 N’ihi na ọ bụ Chineke na-enye unu ume maka na ọ dị ya ezigbo mma ime otú ahụ. Ọ na-eme ka unu nwee mmasị ime ihe, na-enyekwa unu ike unu ji eme ya.
-