6 Ma mgbe Pọl matara na ụfọdụ n’ime ndị Sanhedrin ahụ bụ ndị Sadusii, ndị nke ọzọ abụrụ ndị Farisii, o tiri mkpu, sị ha: “Ụmụnna m, abụ m onye Farisii,+ nna nna m hà bụkwa ndị Farisii. Ihe mere e ji na-ekpe m ikpe bụ maka na m kweere na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ.”