Ndị Filipaị 1:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Na-akpanụ àgwà* otú kwesịrị ozi ọma gbasara Kraịst,+ ka ọ ga-abụ, ma m̀ bịara hụ unu ma ọ bụ na anọghị m ya, ka m nụ banyere unu na unu kwụsiri ike, nwee otu obi,* dị n’otu,*+ na-arụkọ ọrụ ọnụ ka unu na-enwe okwukwe n’ozi ọma,
27 Na-akpanụ àgwà* otú kwesịrị ozi ọma gbasara Kraịst,+ ka ọ ga-abụ, ma m̀ bịara hụ unu ma ọ bụ na anọghị m ya, ka m nụ banyere unu na unu kwụsiri ike, nwee otu obi,* dị n’otu,*+ na-arụkọ ọrụ ọnụ ka unu na-enwe okwukwe n’ozi ọma,