Ndị Efesọs 5:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi ya, kpacharanụ nnọọ anya ka unu ghara ịna-akpa àgwà ka ndị na-amaghị ihe, kama na-akpanụ àgwà ka ndị ma ihe. 16 Na-ejinụ oge unu eme ihe kacha mkpa,*+ n’ihi na oge a anyị bi na ya jọrọ njọ.
15 N’ihi ya, kpacharanụ nnọọ anya ka unu ghara ịna-akpa àgwà ka ndị na-amaghị ihe, kama na-akpanụ àgwà ka ndị ma ihe. 16 Na-ejinụ oge unu eme ihe kacha mkpa,*+ n’ihi na oge a anyị bi na ya jọrọ njọ.