1 Pita 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Kama jirinụ obi unu kweta na Kraịst bụ Onyenwe anyị nakwa na ọ dị nsọ. Jikerekwanụ mgbe niile ịza mmadụ ajụjụ gbasara ihe mere unu ji nwee olileanya unu nwere. Ma medanụ obi ma unu zawa ya onye ahụ,+ kwanyekwaranụ ya ezigbo ùgwù.+
15 Kama jirinụ obi unu kweta na Kraịst bụ Onyenwe anyị nakwa na ọ dị nsọ. Jikerekwanụ mgbe niile ịza mmadụ ajụjụ gbasara ihe mere unu ji nwee olileanya unu nwere. Ma medanụ obi ma unu zawa ya onye ahụ,+ kwanyekwaranụ ya ezigbo ùgwù.+