Ndị Efesọs 6:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Tikikọs+ ga-eme ka unu mara ihe niile m na-eme na otú m mere. Ọ bụ nwanna anyị hụrụ n’anya na onye ozi e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ihe gbasara Onyenwe anyị.+ 22 M na-ezitere ya unu ka ọ gwa unu otú anyị mere, kasiekwa unu obi.
21 Tikikọs+ ga-eme ka unu mara ihe niile m na-eme na otú m mere. Ọ bụ nwanna anyị hụrụ n’anya na onye ozi e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ihe gbasara Onyenwe anyị.+ 22 M na-ezitere ya unu ka ọ gwa unu otú anyị mere, kasiekwa unu obi.