Faịlimọn 23, 24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Epafras,+ onye e ji mụ na ya eji n’ihi Kraịst Jizọs, na-ekele gị. 24 Mak, Arịstakọs,+ Dimas,+ na Luk,+ bụ́ ndị ọrụ ibe m, na-ekelekwa gị.
23 Epafras,+ onye e ji mụ na ya eji n’ihi Kraịst Jizọs, na-ekele gị. 24 Mak, Arịstakọs,+ Dimas,+ na Luk,+ bụ́ ndị ọrụ ibe m, na-ekelekwa gị.