Ndị Rom 16:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Keleekwanụ ọgbakọ na-ezukọ n’ụlọ ha.+ Keleenụ onye m hụrụ n’anya bụ́ Epinetọs, onye so ná ndị mbụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Kraịst n’Eshia. 1 Ndị Kọrịnt 16:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọgbakọ ndị dị n’Eshia na-ekele unu. Akwịla na Priska nakwa ọgbakọ dị n’ụlọ ha+ ji obi ha niile na-ekele unu, unu ndị ha na ha na-eso ụzọ Onyenwe anyị.
5 Keleekwanụ ọgbakọ na-ezukọ n’ụlọ ha.+ Keleenụ onye m hụrụ n’anya bụ́ Epinetọs, onye so ná ndị mbụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Kraịst n’Eshia.
19 Ọgbakọ ndị dị n’Eshia na-ekele unu. Akwịla na Priska nakwa ọgbakọ dị n’ụlọ ha+ ji obi ha niile na-ekele unu, unu ndị ha na ha na-eso ụzọ Onyenwe anyị.