Ndị Kọlọsi 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụ n’ime ya ka e zoro amamihe na ihe niile bara ezigbo uru a na-amụta amụta.+ Ndị Kọlọsi 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, Kraịst nwere àgwà niile Chineke nwere.+