10 Ya asị: “Ọ bụ unu ka Chineke mere ka unu ghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ nke Alaeze Chineke. Ma a na-emere ndị ọzọ ihe atụ,+ ka ha wee na-ele anya ma ghara ịhụ ihe ọ bụla, ka ha wee na-anụ ihe ma ghara ịghọta ihe ọ bụla.+
7 Kama, anyị na-ekwu gbasara amamihe Chineke. Amamihe a bụ ihe nzuzo dị nsọ.+ Tupu ụwa ọjọọ a adịwa, Chineke bu n’obi ime ihe otú ga-adaba n’amamihe a, ka anyị nwee ike dị ebube.