Ndị Efesọs 1:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ bụ ya mere na kemgbe m nụrụ gbasara okwukwe unu nwere n’Onyenwe anyị Jizọs nakwa otú unu si eme ihe gosiri na unu hụrụ ndị nsọ niile n’anya, 16 akwụsịbeghị m ikele Chineke maka unu. M na-echetakwa unu n’ekpere mgbe niile,
15 Ọ bụ ya mere na kemgbe m nụrụ gbasara okwukwe unu nwere n’Onyenwe anyị Jizọs nakwa otú unu si eme ihe gosiri na unu hụrụ ndị nsọ niile n’anya, 16 akwụsịbeghị m ikele Chineke maka unu. M na-echetakwa unu n’ekpere mgbe niile,