Ndị Efesọs 1:20, 21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 mgbe ọ kpọlitere Kraịst n’ọnwụ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’eluigwe, 21 n’ebe dị elu karịa ọchịchị niile na ndị niile nwere ikike na ndị niile dị ike na ndị niile na-edu ndú na aha ọ bụla,+ ọ bụghị naanị n’oge a,* kamakwa n’ọdịnihu. 1 Pita 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jizọs gara eluigwe. Ọ nọ ugbu a n’aka nri Chineke.+ Chineke mekwara ka ọ kara ndị mmụọ ozi na ndị na-achị achị na ndị dị ike.+
20 mgbe ọ kpọlitere Kraịst n’ọnwụ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’eluigwe, 21 n’ebe dị elu karịa ọchịchị niile na ndị niile nwere ikike na ndị niile dị ike na ndị niile na-edu ndú na aha ọ bụla,+ ọ bụghị naanị n’oge a,* kamakwa n’ọdịnihu.
22 Jizọs gara eluigwe. Ọ nọ ugbu a n’aka nri Chineke.+ Chineke mekwara ka ọ kara ndị mmụọ ozi na ndị na-achị achị na ndị dị ike.+