Ndị Rom 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M chọpụtakwara na iwu ahụ e nyere, nke kwesịrị ime ka m dị ndụ,+ meziri ka m nwụọ. Ndị Galeshia 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị niile tụkwasịrị obi ná mbọ ha na-agba ka ha debe iwu, a ga-abụ ha ọnụ, n’ihi na e dere, sị: “Onye ọ bụla na-anaghị eme ihe niile e dere n’akwụkwọ mpịakọta Iwu ahụ* mgbe niile, a ga-abụ ya ọnụ.”+
10 Ndị niile tụkwasịrị obi ná mbọ ha na-agba ka ha debe iwu, a ga-abụ ha ọnụ, n’ihi na e dere, sị: “Onye ọ bụla na-anaghị eme ihe niile e dere n’akwụkwọ mpịakọta Iwu ahụ* mgbe niile, a ga-abụ ya ọnụ.”+