Ndị Efesọs 1:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 O dowekwala ihe niile n’okpuru ya,*+ meekwa ya onyeisi nke ihe niile gbasara ọgbakọ ya,+ 23 nke bụ́ ahụ́ ya.+ Ihe gbasara ya jukwara n’ọgbakọ a. Ọ na-emekwa ka ihe niile ju eju.
22 O dowekwala ihe niile n’okpuru ya,*+ meekwa ya onyeisi nke ihe niile gbasara ọgbakọ ya,+ 23 nke bụ́ ahụ́ ya.+ Ihe gbasara ya jukwara n’ọgbakọ a. Ọ na-emekwa ka ihe niile ju eju.