Ndị Galeshia 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Otú ahụ ka ọ dịkwa anyị. Mgbe anyị bụ ụmụntakịrị, anyị bụ ndị ohu maka na anyị nọ na-ele ihe anya otú ụwa si ele ya.*+ Ndị Kọlọsi 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Na-echenụ nche ka a ghara inwe onye ga-eji amamihe ụwa na ihe ndị na-abụghị eziokwu mata unu n’ọnyà.*+ Ihe ndị a esighị na Kraịst, kama ha si n’ọdịnala ndị mmadụ nakwa n’otú ụwa si ele ihe anya.*
3 Otú ahụ ka ọ dịkwa anyị. Mgbe anyị bụ ụmụntakịrị, anyị bụ ndị ohu maka na anyị nọ na-ele ihe anya otú ụwa si ele ya.*+
8 Na-echenụ nche ka a ghara inwe onye ga-eji amamihe ụwa na ihe ndị na-abụghị eziokwu mata unu n’ọnyà.*+ Ihe ndị a esighị na Kraịst, kama ha si n’ọdịnala ndị mmadụ nakwa n’otú ụwa si ele ihe anya.*