Ndị Rom 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Kwụsịkwanụ ịna-eme omume otú ndị oge a* si eme, kama gbanweenụ ụdị mmadụ unu bụ. Otú unu ga-esi eme ya bụ ịgbanwe otú unu si eche echiche,+ ka unu wee chọpụta+ ihe bụ́ uche Chineke, nke dị mma, nke zuru okè, nke na-emekwa ya obi ụtọ. Ndị Efesọs 4:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 kwesịkwa iyiri àgwà* ọhụrụ+ nke Chineke chọrọ. Àgwà ọhụrụ a pụtara ezi omume na ịkwụsi ike n’ihe ziri ezi.
2 Kwụsịkwanụ ịna-eme omume otú ndị oge a* si eme, kama gbanweenụ ụdị mmadụ unu bụ. Otú unu ga-esi eme ya bụ ịgbanwe otú unu si eche echiche,+ ka unu wee chọpụta+ ihe bụ́ uche Chineke, nke dị mma, nke zuru okè, nke na-emekwa ya obi ụtọ.
24 kwesịkwa iyiri àgwà* ọhụrụ+ nke Chineke chọrọ. Àgwà ọhụrụ a pụtara ezi omume na ịkwụsi ike n’ihe ziri ezi.