Taịtọs 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 ka ha ghara ikwu okwu ọjọọ banyere onye ọ bụla, ghara ịbụ ndị okwu na ụka, kama ka ha na-ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị,+ jiri obi nwayọọ na-emeso mmadụ niile ihe mgbe niile.+
2 ka ha ghara ikwu okwu ọjọọ banyere onye ọ bụla, ghara ịbụ ndị okwu na ụka, kama ka ha na-ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị,+ jiri obi nwayọọ na-emeso mmadụ niile ihe mgbe niile.+