Matiu 18:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Ọ bụrụkwa na nwanna gị emejọọ gị, gaa mee ka ọ mara ebe o mejọrọ mgbe naanị gị na ya nọ.+ Ọ bụrụ na o gee gị ntị, i ritela nwanna gị n’uru.+
15 “Ọ bụrụkwa na nwanna gị emejọọ gị, gaa mee ka ọ mara ebe o mejọrọ mgbe naanị gị na ya nọ.+ Ọ bụrụ na o gee gị ntị, i ritela nwanna gị n’uru.+