-
2 Ndị Tesalonaịka 1:11, 12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ọ bụ ya mere anyị ji na-ekpere unu ekpere mgbe niile ka Chineke anyị were unu ka ndị ruru eru ịbụ ndị ọ kpọrọ,+ ka o jirikwa ike ya mezuo ihe ọma niile dị ya mma ma mee ka ọrụ niile unu ji okwukwe na-arụ gaa nke ọma. 12 Ọ bụ ka e wee si n’aka unu too aha Onyenwe anyị Jizọs, e tookwa unu maka na unu na ya dị n’otu, n’ihi amara Chineke anyị na nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.
-