Ndị Hibru 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Na-agbanụ mbọ ka unu na mmadụ niile na-adị n’udo,+ na-adịkwanụ nsọ+ n’ihi na mmadụ agaghị ahụ Onyenwe anyị ma ọ bụrụ na onye ahụ adịghị nsọ. 1 Pita 1:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Kama ịna-eme ihe ọjọọ, dịrịnụ nsọ n’ihe niile unu na-eme,+ otú ahụ onye kpọrọ unu dị nsọ. 16 N’ihi na e dere, sị: “Unu ga-adị nsọ, n’ihi na adị m nsọ.”+
14 Na-agbanụ mbọ ka unu na mmadụ niile na-adị n’udo,+ na-adịkwanụ nsọ+ n’ihi na mmadụ agaghị ahụ Onyenwe anyị ma ọ bụrụ na onye ahụ adịghị nsọ.
15 Kama ịna-eme ihe ọjọọ, dịrịnụ nsọ n’ihe niile unu na-eme,+ otú ahụ onye kpọrọ unu dị nsọ. 16 N’ihi na e dere, sị: “Unu ga-adị nsọ, n’ihi na adị m nsọ.”+