1 Jọn 3:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ya na onye na-eme ihe o nyere n’iwu dị n’otu, onye ahụ na yanwa dịkwa n’otu.+ Anyị makwa na anyị na ya dị n’otu n’ihi mmụọ nsọ o nyere anyị.+
24 Ya na onye na-eme ihe o nyere n’iwu dị n’otu, onye ahụ na yanwa dịkwa n’otu.+ Anyị makwa na anyị na ya dị n’otu n’ihi mmụọ nsọ o nyere anyị.+