51 Ka m gwa unu otu ihe nzuzo dị nsọ: Ọ bụghị anyị niile ga-anwụ ma nọtee aka tupu a kpọlite anyị. Ma a ga-agbanwe anyị niile+ 52 ozugbo, n’otu ntabi anya, n’oge a ga-afụ opi ikpeazụ. A fụọ opi ahụ,+ a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, ha enwee ahụ́ na-anaghị ere ure, a ga-agbanwekwa anyị.