Jọn 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụrụkwa na mụ agaa kwadebere unu ebe, m ga-abịa ọzọ, m ga-anabatakwa unu n’ebe m nọ, ka unu wee nọrọ n’ebe m nọ.+ Jọn 17:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Nna, achọrọ m ka ndị i nyere m soro m nọrọ n’ebe m nọ,+ ka ha wee hụ ebube i nyere m n’ihi na ị hụrụ m n’anya tupu a tọọ ntọala ụwa.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma, obi siri anyị ike, ọ kakwaara anyị mma na anyị gara ka anyị na Onyenwe anyị biri, kama ịdị ndụ n’ahụ́ anyị a.+ Ndị Filipaị 1:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Amaghị m nke m ga-ahọrọ na ha abụọ n’ihi na m chọkwara ka a tọhapụ m ka m gakwuru Kraịst,+ n’ihi na o doro m anya na ọ bụ ya bụ nke ka mma.+ Mkpughe 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị a ga-akpọlite ná mbilite n’ọnwụ mbụ ga-enwe obi ụtọ,+ dịrịkwa nsọ. Ha agaghị anwụ+ ọnwụ nke abụọ,*+ kama ha ga-abụ ndị nchụàjà+ Chineke na nke Kraịst. Ha ga-esokwa ya* bụrụ eze, chịakwa otu puku (1,000) afọ.+
3 Ọ bụrụkwa na mụ agaa kwadebere unu ebe, m ga-abịa ọzọ, m ga-anabatakwa unu n’ebe m nọ, ka unu wee nọrọ n’ebe m nọ.+
24 Nna, achọrọ m ka ndị i nyere m soro m nọrọ n’ebe m nọ,+ ka ha wee hụ ebube i nyere m n’ihi na ị hụrụ m n’anya tupu a tọọ ntọala ụwa.+
8 Ma, obi siri anyị ike, ọ kakwaara anyị mma na anyị gara ka anyị na Onyenwe anyị biri, kama ịdị ndụ n’ahụ́ anyị a.+
23 Amaghị m nke m ga-ahọrọ na ha abụọ n’ihi na m chọkwara ka a tọhapụ m ka m gakwuru Kraịst,+ n’ihi na o doro m anya na ọ bụ ya bụ nke ka mma.+
6 Ndị a ga-akpọlite ná mbilite n’ọnwụ mbụ ga-enwe obi ụtọ,+ dịrịkwa nsọ. Ha agaghị anwụ+ ọnwụ nke abụọ,*+ kama ha ga-abụ ndị nchụàjà+ Chineke na nke Kraịst. Ha ga-esokwa ya* bụrụ eze, chịakwa otu puku (1,000) afọ.+