Matiu 24:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 “E nweghị onye ma ụbọchị na awa ọ ga-abụ.+ Ndị mmụọ ozi nọ n’eluigwe amaghị, Ọkpara ahụ amaghịkwa, kama naanị Nna m ma.+ 2 Pita 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, ụbọchị Jehova*+ ga-abịa otú onye ohi si abịa.+ N’ụbọchị ahụ, eluigwe ga-eji oké ụzụ laa n’iyi.+ Ihe ndị dị n’eluigwe na n’ụwa ga-adịkwa oké ọkụ wee gbazee. A ga-agbakwa ụwa na ọrụ ndị a rụrụ n’ime ya ọkụ.*+
36 “E nweghị onye ma ụbọchị na awa ọ ga-abụ.+ Ndị mmụọ ozi nọ n’eluigwe amaghị, Ọkpara ahụ amaghịkwa, kama naanị Nna m ma.+
10 Ma, ụbọchị Jehova*+ ga-abịa otú onye ohi si abịa.+ N’ụbọchị ahụ, eluigwe ga-eji oké ụzụ laa n’iyi.+ Ihe ndị dị n’eluigwe na n’ụwa ga-adịkwa oké ọkụ wee gbazee. A ga-agbakwa ụwa na ọrụ ndị a rụrụ n’ime ya ọkụ.*+