Ndị Rom 13:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Na-emekwanụ ihe ndị a m kwuru n’ihi na unu ma na ihe a bụ oge unu kwesịrị iteta n’ụra+ maka na nzọpụta anyị dị nso ugbu a karịa mgbe anyị malitere inwe okwukwe na Jizọs.
11 Na-emekwanụ ihe ndị a m kwuru n’ihi na unu ma na ihe a bụ oge unu kwesịrị iteta n’ụra+ maka na nzọpụta anyị dị nso ugbu a karịa mgbe anyị malitere inwe okwukwe na Jizọs.