2 Ndị Tesalonaịka 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma, ụmụnna anyị Jehova* hụrụ n’anya, anyị agaghị akwụsị ịna-ekele Chineke mgbe niile n’ihi unu maka na Chineke si ná mmalite họrọ unu+ ka a zọpụta unu. Otú o si mee ya bụ na o ji mmụọ nsọ ya na okwukwe unu nwere n’eziokwu ahụ mee ka unu dị nsọ.+
13 Ma, ụmụnna anyị Jehova* hụrụ n’anya, anyị agaghị akwụsị ịna-ekele Chineke mgbe niile n’ihi unu maka na Chineke si ná mmalite họrọ unu+ ka a zọpụta unu. Otú o si mee ya bụ na o ji mmụọ nsọ ya na okwukwe unu nwere n’eziokwu ahụ mee ka unu dị nsọ.+